By Onochiengwu Obuna Esq.

Agu Nwa Okerekwu 🐁
Ishi gi epego mpe
Nwa Anu Ofia
Nwa Onu nshi.

Agu Nwa Okerekwu 🐁
Ishi gi epegoezigbo mpe
Kpuchite Onu nshi Gi
Onu ka Ikpu Adaka

Agu Nwa Okerekwu 🐁
Ishi gi epegoezigbo mpe
Akirikpakpa Onye Oshi Azu
Na’akwo Efi Nokoto’azu.

Agu Nwa Okerekwu 🐁
Agu I na amuri ihe ony’ozo
Agu I bu Okpomgbagbara
Agu bu ezhigbo Ozhimozhi.

Agu Nwa Okerekwu 🐁
Ishi gi epegozigbo mpe
Agu I bu nwa Ekwensu
Agu Onye Amu Roba.

Okerekwu ntapu Akpa 🐁
Agu I bu Onye Aka ntutu
Onye Ishi Ndi Ekperima
Eze Ndi Aruruma Ala.

I tosiri ka azopia Gi Ishi 🐁
I tosiri ka akpo Gi oku n’Ike
I kwesiri ka enye Gi otapiapia
I kwesiri ka achupu Gi n’Ulo.

Agu Nwa Okerekwu 🐁
Onwa Ohuru aputala
Gi Nwokoro Anwuru Ike
N’etiti oyi uguru Disemba

Agu Nwa Okerekwu 🐁
Onye ara Afo Nkpune
Onye ara Orie Mbah
Onye ara Ogbete.

Agu Nwa Okerekwu 🐁
Onye ara Nkwo Neke
Onye ara Eke Otu
Agu Onye Arabanko.

© Onochiengwu Obuna Esq.

Follow Our WhatsApp Channel ______________________________________________________________________________________________________

[A MUST HAVE] Evidence Act Demystified With Recent And Contemporary Cases And Materials

“Evidence Act: Complete Annotation” by renowned legal experts Sanni & Etti.

Available now for NGN 40,000 at ASC Publications, 10, Boyle Street, Onikan, Lagos. Beside High Court, TBS. Email publications@ayindesanni.com or WhatsApp +2347056667384. Purchase Link: https://paystack.com/buy/evidence-act-complete-annotation

______________________________________________________________________ “Enhance Legal Practice With Authoritative Reports” — Alexander Payne Offers Comprehensive Law Reports, Spanning Over A Century Of Nigerian Jurisprudence

Interested buyers are encouraged to place their orders and enquiries via: 0704 444 4777, 0704 444 4999, 0818 199 9888 Website: www.alexandernigeria.com

______________________________________________________________________ Groundbreaking Guide For Lawyers: Adigwe Publishes ‘Artificial Intelligence For Lawyers’ With Free Research eBook The book also examines Nigeria's legal ecosystem, focusing on the LPELR and NBA AI Guidelines. As a bonus, every purchase comes with a FREE eBook titled: How to Use the AI Features in LegalPedia and LawPavilion. Ohio Books Ltd praises the publication, stating: "....this is the only Nigerian book I know of on the topic." How to Order: 📞 Call, Text, or WhatsApp: 08034917063 | 07055285878 📧 Email: benadigwe1@gmail.com 🌎 Website: www.benadigwe.com Ebook Version: Access it directly online at https://selar.com/prv626 Authored by Ben Ijeoma Adigwe Esq., ACIarb (UK), LL.M, Dip. in Artificial Intelligence, Director at the Delta State Ministry of Justice, Asaba, Nigeria. ______________________________________________________________________